Presentation is loading. Please wait.

Presentation is loading. Please wait.

IGBO SS1 EZINAULO.

Similar presentations


Presentation on theme: "IGBO SS1 EZINAULO."— Presentation transcript:

1 IGBO SS1 EZINAULO

2 Gini bu Ezinaulo? Ihe ezinaulo putara bu otu e nwere nna, nne na umu ha muru. O bu n’ezinaulo ka mmekorita mmadu na ibe ya na amalite UDI EZINAULO E NWERE (1) Ezinaulo otu mkpuke (Nuclear Family ) (2) Ezinaulo ubara mkpuke (Compound Family ) (3) Ezinaulo mbisa (Extended Family)

3 NDI MEBERE EZINAULO Nna Nne Umuaka Nwa nwaniyi nwanne m
Nwa nwoke nwanne m Nwanne nnam / nwanne nne m nwoke Nwa nwanne nna m / nwa nwanne nne m

4 IHE OMUME Kowaa nke oma ihe bu ezinaulo
Deputa udi ezinaulo ato e nwere


Download ppt "IGBO SS1 EZINAULO."

Similar presentations


Ads by Google