Presentation is loading. Please wait.

Presentation is loading. Please wait.

Imeghari ufodu ihe ndi e lere n’ule taam gara aga.

Similar presentations


Presentation on theme: "Imeghari ufodu ihe ndi e lere n’ule taam gara aga."— Presentation transcript:

1 Imeghari ufodu ihe ndi e lere n’ule taam gara aga.
ASUSU IGBO Imeghari ufodu ihe ndi e lere n’ule taam gara aga.

2 UNIT TOPIC: Imeghari ihe ufodu ndi e lere n’ule taam gara aga.
WEEK: 1 DATE:8/9/14-12/9/14. SUBJECT: ASUSU IGBO. CLASS:S.S.3. UNIT TOPIC: Imeghari ihe ufodu ndi e lere n’ule taam gara aga. LESSON TOPIC:(a)Mkpokota ogugu ihe (b) Ileba anya n’okwu ohuru (ch) Ajuju na Osisa. Nkowa isiokwu: Aghotaaza nke mbu gbasara “Nkita.” N’ederede a, Nkita di uzo ano. Ha bu Nkita: (i) Nta (ii)Enyi (iii) Nchocha na (iv) Nche/ Ulo. Nkita ulo na-ano n’ulo na-eche ya nche. O na-agba uja, eyi mmadu egwu, ma na-atakwa aru ma akpasuo ya iwe. Nkita nta ka eji achu nta. ileba anya n’okwu ohuru. (ch) ajuju na osisa OGE: Oge nke mbu na abuo

3 EDEREDE NKE ABUO: Akuko Mazi Okoli onye Nkuzi Igbo:
O bu onye obioma ma na-egwusakwa umuakwukwo egwu. Umuakwukwo huru ya n’anya na asopuru ya, maka na o mara Igbo. Itu ya aha na-enye ya obi anuri, o bata na klaasi, etuo ya aha. O batara klaasi otu ubochi sekpuwe ha ala ma pia ha utali maka na ha edeghi ihe o siri ha dee. Ajuju na Osisa so ya: 6. Kedu aha onye nkuzi Igbo a? Mazi = A = Okoli

4 Ha na-achoputa,achuputa anu zoro ezo, mgbe ufodu tagbuo ha butere onye nwe ya. Nkita Enyi, bu enyi onye o bula. O naghi ata aru ma o bu agbo uja, kama o na-eso onye nwe ya apu oriri nakwa egwu egwu. Ndi Uweoji na-eji Nkita Nchocha acho ihe. Ha na-enyekwa ya ozuzu puru iche maka nke a Ajuju na Osisa sitere n’omumu a: 1. N’akuku a, Nkita di uzo ole? = A= ano 2. Kedu Nkita na-egwu egwu na ndi a? Nkita = Ch = Enyi. 3. Kedu ihe Nkita Nta na-eme? = A = O na-achoputa anu zoro ezo. 4. Kedu Nkita na-anaghi ata aru? Nkita = A = Enyi 5. Kedu Nkita na-anaghi ekwe ka mmadu bata n’ulo? Nkita = A = Nche

5 7. Gini ka o na-akuzi? = CH = Igbo.
8. Kedu aha e jiri mara ya n’uloakwukwo? Mazi =B= O.K 9. Gini ka Mazi mere umuakwukwo? = CH= O piara ha utali 10. Kedu ihe umuakwukwo mere? = CH = Ha edeghi edemede ha. EDEMEDE IGBO: 11. Mkparitauka bu Dialogue na bekee =D 12. Nkowa bu Descriptive essay na bekee = CH.

6 13. Leta Igbo di uzo= abuo = D
14. Official leta n’Igbo bu = leta Anamachoihe =B 15. Leta Nkeonye nwere adreesi = abuo = CH. UDA ASUSU NA UTO ASUSU: 16. Nganiihu na bekee bu prefix =CH. Nsonaazu Igbo di uzo = 2 = A Enclitic n’Igbo bu = Nsokwunye = A Ndanimi Igbo di = 5= B. 20 Olumba na bekee bu =Dialects =B Verbroot n’Igbo bu = Isingwaa =CH. Myiriudaume Igbo di =2 = D Light Vowels n’Igbo bu = Udaume mfe = B Mbuuzo na bekee bu = Preposition = D Nkwuwa na bekee bu = Adverbs = A .

7 26. Otu n’ime ndi a anaghi aga Omugwo n’ala Igbo? = Nna nwanyi = B
OMENALA NDI IGBO: Otu n’ime ndi a anaghi aga Omugwo n’ala Igbo? = Nna nwanyi = B Otu n’ime ndi a esoghi n’ihe eji aga Omugwo? = Ukpala = CH A na-ebido iru Mgbede n’afo = 18 = D Kedu ihe a na-akpo nwanyi na-alughi di? = Ndabiri =CH Ego isi nwanyi na bekee bu = Dowry = B .


Download ppt "Imeghari ufodu ihe ndi e lere n’ule taam gara aga."

Similar presentations


Ads by Google